Abụ Ọma 68:18
Psalms 68:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe i rigoro gaa nʼelu,* i duuru ndị a dọtara nʼagha*; ị natara onyinye dị iche iche nʼaka ndị mmadụ, ọ bụladị nʼaka ndị na-enupu isi, ka gị, O Onyenwe anyị Chineke, biri nʼebe ahụ.
Psalms 68:18 in English
Psalms 68:18 · Berean Standard Bible
You have ascended on high; You have led captives away. You have received gifts from men,* even from the rebellious, that the LORD God may dwell there.
Context
16Gị ugwu nwere ọtụtụ ugwu, gịnị mere i ji ele anya site nʼekworo
nʼugwu Chineke họọrọ ị bụ ebe ọ ga-anọ chịa,
ebe Onyenwe anyị nʼonwe ya ga-ebi, ruo ebighị ebi? 17Ọnụọgụgụ ụgbọ agha Chineke dị iri puku kwụrụ puku, a pụghị ịgụta ha;
ha dịkwa puku kwụrụ puku;
Onyenwe anyị sitere Saịnaị bata nʼụlọnsọ ya. 18Mgbe i rigoro gaa nʼelu,*
i duuru ndị a dọtara nʼagha*;
ị natara onyinye dị iche iche nʼaka ndị mmadụ,
ọ bụladị nʼaka ndị na-enupu isi,
ka gị, O Onyenwe anyị Chineke, biri nʼebe ahụ. 19Otuto dịrị Onyenwe anyị, Chineke anyị, na Onye Nzọpụta anyị,
Onye na-ebu ibu arọ anyị ụbọchị niile. Sela 20Chineke anyị bụ Chineke na-azọpụta;
mgbapụta pụọ nʼọnwụ na-esite nʼaka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.