Native Bible

Psalms 66:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụwa niile, jirinụ ọṅụ tikuo Chineke!

Psalms 66:1 in English

Psalms 66:1 · Berean Standard Bible

Make a joyful noise to God, all the earth!

Context

1Ụwa niile, jirinụ ọṅụ tikuo Chineke! 2Bụọ abụ banyere ebube aha ya; meenụ ka otuto ya bụrụ ihe dị ebube! 3Gwa Chineke okwu sị ya, “Lee ka ọrụ gị niile si dị oke egwu! Ike gị dị nnọọ ukwu, ya mere ndị iro gị, na-ada nʼihu gị nʼihi ụjọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.