Abụ Ọma 64:7
Psalms 64:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma Chineke ga-agba ha àkụ, na mberede ka a ga-etida ha.
Psalms 64:7 in English
Psalms 64:7 · Berean Standard Bible
But God will shoot them with arrows; suddenly they will be wounded.
Context
5Ha na-agbarịta ibe ha ume na-atụmatụ ọjọọ,
ha na-ekwu banyere isi ọnya ha na nzuzo,
ha na-asị, “Onye ga-ahụ ya*?” 6Ha na-atụpụta atụmatụ ọjọọ na-asị,
“Anyị echepụtala atụmatụ zuruoke!”
Nʼezie, uche na obi mmadụ dị aghụghọ. 7Ma Chineke ga-agba ha àkụ,
na mberede ka a ga-etida ha. 8Ọ ga-atụgharị okwu ọnụ ha megide ha,
mee ka ha laa nʼiyi;
ndị niile hụrụ ha ga-efufe isi ha nʼịkwa emo. 9Mmadụ niile ga-atụ egwu,
ha ga-ekwupụta ọrụ niile nke Chineke,
ma tụgharịa uche nke ọma banyere ihe o mere.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.