Abụ Ọma 64:3
Psalms 64:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha na-amụ ire ha dịka e si amụ mma agha, na-agbapụ okwu dịka àkụ ọjọọ.
Psalms 64:3 in English
Psalms 64:3 · Berean Standard Bible
who sharpen their tongues like swords and aim their bitter words like arrows,
Context
1Nụrụ olu m O Chineke, mgbe m na-akọsara gị ihe na-esogbu m.
Chebe ndụ m site nʼaka ndị iro m. 2Zopu m pụọ nʼizu nzuzo niile nke ndị ọjọọ,
site nʼatụmatụ ndị na-eme ajọ ihe. 3Ha na-amụ ire ha dịka e si amụ mma agha,
na-agbapụ okwu dịka àkụ ọjọọ. 4Ha na-agba onye na-enweghị ihe o mere àkụ site nʼebe nzuzo,
na mberede ka ha na-agba ya, na-atụghị egwu. 5Ha na-agbarịta ibe ha ume na-atụmatụ ọjọọ,
ha na-ekwu banyere isi ọnya ha na nzuzo,
ha na-asị, “Onye ga-ahụ ya*?”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.