Native Bible

Psalms 55:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Chineke, nụrụ ekpere m, agbakwala arịrịọ m nkịtị;

Psalms 55:1 in English

Psalms 55:1 · Berean Standard Bible

Listen to my prayer, O God, and do not ignore my plea.

Context

1O Chineke, nụrụ ekpere m, agbakwala arịrịọ m nkịtị; 2ṅaa m ntị, zaakwa m. Echiche m na-esogbu m; ana m asụkwa oke ude 3nʼihi ihe onye iro m na-ekwu, nʼihi ịba mba nke ndị ajọ mmadụ, nʼihi na ha na-ewetara m ntaramahụhụ, na-akpagbu m nʼiwe ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.