Abụ Ọma 54:6
Psalms 54:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m eji onyinye afọ ofufu chụọrọ gị aja; O Onyenwe anyị, aga m eto aha gị, nʼihi na ọ dị mma.
Psalms 54:6 in English
Psalms 54:6 · Berean Standard Bible
Freely I will sacrifice to You; I will praise Your name, O LORD, for it is good.
Context
4Nʼezie, Chineke bụ onye inyeaka m;
onyenwe m bụ onye na-agba m ume. 5Mee ka ihe ọjọọ lọghachikwute ndị na-ekwulu m;
nʼime ikwesi ntụkwasị obi gị, laa ha nʼiyi. 6Aga m eji onyinye afọ ofufu chụọrọ gị aja;
O Onyenwe anyị, aga m eto aha gị, nʼihi na ọ dị mma. 7Nʼihi na ọ gbapụtala m site na nsogbu m niile,
ọ bụ anya mmeri ka m ji na-ele ndị iro m anya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.