Abụ Ọma 52:5
Psalms 52:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼezie, Chineke ga-akwatu gị ruo mgbe ebighị ebi. Ọ ga-ejide gị, dọpụta gị site nʼụlọ ikwu gị,* ọ ga-ehopukwa gị site nʼala ndị dị ndụ. Sela
Psalms 52:5 in English
Psalms 52:5 · Berean Standard Bible
Surely God will bring you down to everlasting ruin; He will snatch you up and tear you away from your tent; He will uproot you from the land of the living. Selah
Context
3Ị hụrụ ihe ọjọọ nʼanya karịa ihe ọma,
ị hụrụ okwu ụgha nʼanya karịa eziokwu. Sela 4O onye ire aghụghọ!
Ị hụrụ okwu ọbụla nke na-emegide mmadụ nʼanya. 5Nʼezie, Chineke ga-akwatu gị ruo mgbe ebighị ebi.
Ọ ga-ejide gị, dọpụta gị site nʼụlọ ikwu gị,*
ọ ga-ehopukwa gị site nʼala ndị dị ndụ. Sela 6Ndị ezi omume ga-ahụ ya tụkwaa egwu;
ha ga-achị ya ọchị na-asị, 7“Ugbu a, lee nwoke ahụ,
onye jụrụ ime Chineke ebe mgbaba ya.
Ọ tụkwasịrị obi ya na akụnụba ya nke dị ukwuu.
O sitekwara na ibibi ndị ọzọ ghọọ onye dị ike!”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.