Native Bible

Psalms 51:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Chineke, meere m ebere, nʼihi ịhụnanya gị nke na-adịgide adịgide; nʼihi oke ọmịiko gị, hichapụ njehie m niile.

Psalms 51:1 in English

Psalms 51:1 · Berean Standard Bible

Have mercy on me,* O God, according to Your loving devotion; according to Your great compassion, blot out my transgressions.

Context

1O Chineke, meere m ebere, nʼihi ịhụnanya gị nke na-adịgide adịgide; nʼihi oke ọmịiko gị, hichapụ njehie m niile. 2Sachapụ mmehie m niile,* ma mee m ka m dị ọcha. 3Nʼihi na amaara m njehie m niile, mmehie m dịkwa nʼihu m mgbe niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.