Native Bible

Psalms 5:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị, biko, nụrụ ekpere m tulee ịsụ ude m.

Psalms 5:1 in English

Psalms 5:1 · Berean Standard Bible

Give ear to my words, O LORD; consider my groaning.

Context

1Onyenwe anyị, biko, nụrụ ekpere m tulee ịsụ ude m. 2Geekwa ntị nʼakwa arịrịọ m, gị Chineke onye bụ eze m. Nʼihi na ọ bụ naanị gị ka m na-akpọku. 3Ụtụtụ ụbọchị niile, O Onyenwe anyị, ị ga-anụ olu m; aga m ekwupụtara gị ihe niile na-akpa m mkpa. Aga m elekwa anya ọsịsa gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.