Abụ Ọma 44:23
Psalms 44:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O, Onyenwe m teta! Gịnị mere i ji arahụ ụra? Kpọtee onwe gị! Ajụkwala anyị ruo mgbe ebighị ebi.
Psalms 44:23 in English
Psalms 44:23 · Berean Standard Bible
Wake up, O Lord! Why are You sleeping? Arise! Do not reject us forever.
Context
21ọ bụ na Chineke agaraghị achọpụta ya,
ebe ọ maara ihe nzuzo niile dị nʼobi? 22Ọ bụ nʼihi gị ka anyị na ọnwụ ji agba mgba, ogologo ụbọchị niile.
A na-ele anyị anya dịka atụrụ a gaje igbu egbu. 23O, Onyenwe m teta! Gịnị mere i ji arahụ ụra?
Kpọtee onwe gị! Ajụkwala anyị ruo mgbe ebighị ebi. 24Gịnị mere i ji ezopụ ihu gị,
ma chefuo mmegbu na ịta ahụhụ anyị? 25E tidala anyị nʼala, nʼuzuzu,
ahụ anyị rapara nʼaja
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.