Abụ Ọma 44:25
Psalms 44:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
E tidala anyị nʼala, nʼuzuzu, ahụ anyị rapara nʼaja
Psalms 44:25 in English
Psalms 44:25 · Berean Standard Bible
For our soul has sunk to the dust; our bodies cling to the earth.
Context
23O, Onyenwe m teta! Gịnị mere i ji arahụ ụra?
Kpọtee onwe gị! Ajụkwala anyị ruo mgbe ebighị ebi. 24Gịnị mere i ji ezopụ ihu gị,
ma chefuo mmegbu na ịta ahụhụ anyị? 25E tidala anyị nʼala, nʼuzuzu,
ahụ anyị rapara nʼaja 26Bilie ma nyere anyị aka;
gbapụta anyị maka ịhụnanya gị nke na-adịghị agwụ agwụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.