Abụ Ọma 42:1
Psalms 42:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Dịka agụụ ịṅụ mmiri si na-agụ nne ele, otu a ka agụụ ihe banyere gị si na-agụ m, O Chineke.
Psalms 42:1 in English
Psalms 42:1 · Berean Standard Bible
As the deer pants for streams of water, so my soul longs after You, O God.
Context
1Dịka agụụ ịṅụ mmiri si na-agụ nne ele,
otu a ka agụụ ihe banyere gị si na-agụ m, O Chineke. 2Akpịrị nke ihe banyere Chineke, bụ Chineke ahụ dị ndụ, na-akpọ m nkụ.
Olee mgbe m pụrụ ịga zute Chineke? 3Anya mmiri m aghọọlara m ihe oriri
nʼehihie ma nʼabalị,
mgbe ndị mmadụ na-asị m ogologo ụbọchị niile,
“Olee ebe Chineke gị nọ?”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.