Abụ Ọma 41:1
Psalms 41:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ ndị nwere uche na-eleta ndị ogbenye; Onyenwe anyị na-azọpụta ha nʼoge nsogbu.
Psalms 41:1 in English
Psalms 41:1 · Berean Standard Bible
Blessed is the one who cares for the poor; the LORD will deliver him in the day of trouble.
Context
1Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ ndị nwere uche na-eleta ndị ogbenye;
Onyenwe anyị na-azọpụta ha nʼoge nsogbu. 2Onyenwe anyị ga-echebe ha, debekwa ha ndụ;
ọ ga-eme ka ihe na-agara ha nke ọma nʼala ahụ,
ọ gaghị arara ha nye nʼọchịchọ ndị iro ha. 3Onyenwe anyị na-elekọta ha mgbe ahụ na-esighị ha ike,
meekwa ka ahụ dị ha mma.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.