Abụ Ọma 37:40
Psalms 37:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị na-enyere ha aka, na-anapụtakwa ha ma na-azọpụtakwa ha site nʼaka ndị ajọ omume, nʼihi na ha mere ya ebe mgbaba ha. 37:39 Abụ 9:9; Nhu 1:7
Psalms 37:40 in English
Psalms 37:40 · Berean Standard Bible
The LORD helps and delivers them; He rescues and saves them from the wicked, because they take refuge in Him.
Context
38Ma a ga-ala ndị mmehie niile nʼiyi;
ọ dịghị olileanya dịịrị ndị ajọ omume. 39Nzọpụta nke ndị ezi omume si nʼaka Onyenwe anyị bịa;
ọ bụ ebe ha e wusiri ike nʼoge nsogbu.* 40Onyenwe anyị na-enyere ha aka, na-anapụtakwa ha
ma na-azọpụtakwa ha site nʼaka ndị ajọ omume,
nʼihi na ha mere ya ebe mgbaba ha.
37:39 Abụ 9:9; Nhu 1:7
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.