Abụ Ọma 37:38
Psalms 37:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma a ga-ala ndị mmehie niile nʼiyi; ọ dịghị olileanya dịịrị ndị ajọ omume.
Psalms 37:38 in English
Psalms 37:38 · Berean Standard Bible
But the transgressors will all be destroyed; the future of the wicked will be cut off.
Context
36ma ọ dịghị anya, ọ nwụrụ,
nʼagbanyeghị na m chọgharịrị ya, ọ dịghị ebe ọbụla a hụrụ ya. 37Ma tụgharịa uche banyere ndị ezi omume, rịbaa ndị ụzọ ha ziri ezi ama;
ọganihu dịịrị onye udo. 38Ma a ga-ala ndị mmehie niile nʼiyi;
ọ dịghị olileanya dịịrị ndị ajọ omume. 39Nzọpụta nke ndị ezi omume si nʼaka Onyenwe anyị bịa;
ọ bụ ebe ha e wusiri ike nʼoge nsogbu.* 40Onyenwe anyị na-enyere ha aka, na-anapụtakwa ha
ma na-azọpụtakwa ha site nʼaka ndị ajọ omume,
nʼihi na ha mere ya ebe mgbaba ha.
37:39 Abụ 9:9; Nhu 1:7
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.