Abụ Ọma 37:18
Psalms 37:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị na-enweghị ịta ụta na-ebi ndụ ha nʼokpuru nlekọta Onyenwe anyị, ihe nketa ha ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Psalms 37:18 in English
Psalms 37:18 · Berean Standard Bible
The LORD knows the days of the blameless, and their inheritance will last forever.
Context
16Ihe ntakịrị nke onye ezi omume nwere
dị mma karịa akụnụba ọtụtụ ndị ajọ omume; 17nʼihi na a ga-etiji ike niile nke ndị ajọ omume,
ma Onyenwe anyị ga-akwagide ndị ezi omume. 18Ndị na-enweghị ịta ụta na-ebi ndụ ha nʼokpuru nlekọta Onyenwe anyị,
ihe nketa ha ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 19Nʼoge ihe ndakwasị, ha agaghị akpọnwụ;
ha ga-erijukwa afọ nʼụbọchị ụnwụ. 20Ma ndị ajọ omume ga-ala nʼiyi.
Nʼagbanyeghị na ndị iro Onyenwe anyị dịka ịma mma nke ubi ahịhịa ndụ,
ha ga-agabigakwa ngwangwa nʼanya dịka anwụrụ ọkụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.