Abụ Ọma 37:10
Psalms 37:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ fọdụrụ nwa oge nta, ndị ajọ omume ga-agabiga; ọ bụ ezie na ị ga-achọ ha, ma ị gaghị achọta ha.
Psalms 37:10 in English
Psalms 37:10 · Berean Standard Bible
Yet a little while, and the wicked will be no more; though you look for them, they will not be found.
Context
8Kwụsị iwe iwe, kwụsịkwa oke iwe;
echegbula onwe gị, ọ na-eduba naanị nʼihe ọjọọ. 9Nʼihi na a ga-ala ndị ajọ omume nʼiyi,
ma ndị niile olileanya ha dị na Onyenwe anyị ga-eketa ala ahụ dịka ihe nketa ha. 10Ọ fọdụrụ nwa oge nta, ndị ajọ omume ga-agabiga;
ọ bụ ezie na ị ga-achọ ha, ma ị gaghị achọta ha. 11Ma ndị niile dị nwayọọ nʼobi ga-eketa ala a dịka ihe nketa ha,
ha ga-enwekwa udo dị ukwuu. 12Ndị ajọ omume na-agba izu ọjọọ megide ndị ezi omume,
na-ata ikekere eze megide ha;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.