Native Bible

Psalms 36:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

E nwere m ozi dị nʼime obi nke sitere nʼaka Chineke banyere ndụ mmehie nke ndị na-eme ajọ ihe:* Ọ dịghị ịtụ egwu Chineke dị nʼanya ha.

Psalms 36:1 in English

Psalms 36:1 · Berean Standard Bible

An oracle is in my heart regarding the transgression of the wicked man: There is no fear of God before his eyes.*

Context

1E nwere m ozi dị nʼime obi nke sitere nʼaka Chineke banyere ndụ mmehie nke ndị na-eme ajọ ihe:* Ọ dịghị ịtụ egwu Chineke dị nʼanya ha. 2Nʼihi ha na-agwarịta onwe ha okwu ire ụtọ nʼanya ha onwe ha, na o nweghị ụzọ a ga-esi nwe ike ịchọpụta mmehie ha maọbụ kpọọ ya asị. 3Okwu ọnụ ha niile bụ ihe ọjọọ na aghụghọ; ha adịghị eji uche eme ihe maọbụ mee ihe dị mma.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.