Native Bible

Psalms 35:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, lụso ha ọgụ bụ ndị na-alụso m ọgụ; buso ha agha bụ ndị na-ebuso m agha.

Psalms 35:1 in English

Psalms 35:1 · Berean Standard Bible

Contend with my opponents, O LORD; fight against those who fight against me.

Context

1O Onyenwe anyị, lụso ha ọgụ bụ ndị na-alụso m ọgụ; buso ha agha bụ ndị na-ebuso m agha. 2Yikwasị uwe agha gị, werekwa ọta gị; bilie bịa nyere m aka. 3Sepụta ùbe gị na anyụike agha gị; bịa zute ndị na-achụ m ọsọ. Gwa mkpụrụobi m, “Abụ m nzọpụta gị.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.