Abụ Ọma 30:7
Psalms 30:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Onyenwe anyị, mgbe i gosiri m ihuọma, i mere ka m kwụrụ chịm dịka ugwu; ma mgbe i zoro ihu gị site nʼebe m nọ, adara m mba.
Psalms 30:7 in English
Psalms 30:7 · Berean Standard Bible
O LORD, You favored me; You made my mountain stand strong. When You hid Your face, I was dismayed.
Context
5Iwe ya adịghị adịgide tee anya,
ma ime amara ya na-adị ruo ebighị ebi!
Ịkwa akwa nwere ike dịrị ogologo abalị niile,
ma iti mkpu ọṅụ ga-adị nʼụtụtụ. 6Mgbe m nọ nʼudo, asịrị m,
“Ihe ọbụla apụghị ịnapụ m udo m.” 7O Onyenwe anyị, mgbe i gosiri m ihuọma,
i mere ka m kwụrụ chịm dịka ugwu;
ma mgbe i zoro ihu gị site nʼebe m nọ,
adara m mba. 8Ọ bụ gị, Onyenwe anyị, ka m kpọkuru;
ọ bụkwa onyenwe anyị ka m rịọrọ arịrịọ amara sị, 9“Uru gịnị dị ma m laa nʼiyi?
Uru gịnị dị ma m rịda nʼili?
Uzuzu aja ọ ga-enye gị otuto?
Ọ ga-ekwusa banyere ikwesi ntụkwasị obi gị?”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.