Abụ Ọma 30:10
Psalms 30:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Onyenwe anyị, gee m ntị ma meere m ebere; O Onyenwe anyị, bụụrụ m onye inyeaka.
Psalms 30:10 in English
Psalms 30:10 · Berean Standard Bible
Hear me, O LORD, and have mercy; O LORD, be my helper.”
Context
8Ọ bụ gị, Onyenwe anyị, ka m kpọkuru;
ọ bụkwa onyenwe anyị ka m rịọrọ arịrịọ amara sị, 9“Uru gịnị dị ma m laa nʼiyi?
Uru gịnị dị ma m rịda nʼili?
Uzuzu aja ọ ga-enye gị otuto?
Ọ ga-ekwusa banyere ikwesi ntụkwasị obi gị?” 10O Onyenwe anyị, gee m ntị ma meere m ebere;
O Onyenwe anyị, bụụrụ m onye inyeaka. 11I meela ka iti mkpu akwa m ghọọ ite egwu;
ị napụrụ m akwa mkpe m, ma yinye m ọṅụ dịka akwa mmemme. 12I mere nke a ka obi m bụọ maka otuto gị, ghara ịnọ nwayọọ.
O Onyenwe anyị Chineke m, aga m eto gị ruo mgbe ebighị ebi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.