Abụ Ọma 30:12
Psalms 30:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
I mere nke a ka obi m bụọ maka otuto gị, ghara ịnọ nwayọọ. O Onyenwe anyị Chineke m, aga m eto gị ruo mgbe ebighị ebi.
Psalms 30:12 in English
Psalms 30:12 · Berean Standard Bible
that my heart may sing Your praises and not be silent. O LORD my God, I will give thanks forever.
Context
10O Onyenwe anyị, gee m ntị ma meere m ebere;
O Onyenwe anyị, bụụrụ m onye inyeaka. 11I meela ka iti mkpu akwa m ghọọ ite egwu;
ị napụrụ m akwa mkpe m, ma yinye m ọṅụ dịka akwa mmemme. 12I mere nke a ka obi m bụọ maka otuto gị, ghara ịnọ nwayọọ.
O Onyenwe anyị Chineke m, aga m eto gị ruo mgbe ebighị ebi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.