Abụ Ọma 3:7
Psalms 3:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Bilie Onyenwe anyị! Zọpụta m Chineke m! Tie ndị iro m niile aka nʼagba;* tipụkwa ndị ajọ omume eze nʼọnụ.
Psalms 3:7 in English
Psalms 3:7 · Berean Standard Bible
Arise, O LORD! Save me, O my God! Strike all my enemies on the jaw; break the teeth of the wicked.
Context
5Edinara m ala, hie ụra,
ma bilikwa nʼụtụtụ nʼudo, nʼihi na Onyenwe anyị na-eche m nche. 6A sịkwa na iri puku kwụrụ puku ndị iro agbaa m gburugburu,
agaghị m atụ egwu ọbụla. 7Bilie Onyenwe anyị!
Zọpụta m Chineke m!
Tie ndị iro m niile aka nʼagba;*
tipụkwa ndị ajọ omume eze nʼọnụ. 8Nʼihi na nzọpụta na-esite nʼebe Onyenwe anyị nọ na-abịa.
Ka ngọzị gị dịịrị ndị gị niile. Sela
3:2 Okwu Hibru nʼusoro abụ nke a na-amaghị ihe ọ pụtara, ụfọdụ na-eche na ọ bụ okwu ntụziaka nye ndị ọbụ abụ banyere ihe ha ga-eme
3:7 Job 16:10
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.