Native Bible

Psalms 26:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ebibikọtala mụ na ndị mmehie, ewezugakọtala ndụ m na nke ndị na-awụfu ọbara,

Psalms 26:9 in English

Psalms 26:9 · Berean Standard Bible

Do not take my soul away with sinners, or my life with men of bloodshed,

Context

7Ana m abụkwa abụ ekele, jiri iti mkpu na-ekwusa otuto gị, na ọrụ ebube gị niile. 8O Onyenwe anyị, ahụrụ m ụlọ obibi gị nʼanya, ụlọ ahụ ebe ebube gị na-adịgide nʼime ya. 9Ebibikọtala mụ na ndị mmehie, ewezugakọtala ndụ m na nke ndị na-awụfu ọbara, 10ndị aka ha jupụtara nʼatụmatụ ọjọọ, aka nri ha jupụtakwara na ngarị. 11Ma mụ onwe m na-ebi ndụ zuruoke; gbapụta m ma meere m ebere.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.