Abụ Ọma 26:12
Psalms 26:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụkwụ m na-eguzo nʼala dị larịị; aga m eto Onyenwe anyị nʼetiti ọha mmadụ. 26:1 2Ez 20:2; Ilu 20:7 26:6 Ọ bụrụ na mmadụ asacha maọbụ kwọọ aka ya nʼihu ọha, ọ na-apụta ngọpụ site nʼihe na-ezighị ezi, maọbụ onye dị otu a na-asị, ikpe amaghị m. Abụ 73:13
Psalms 26:12 in English
Psalms 26:12 · Berean Standard Bible
My feet stand on level ground; in the congregations I will bless the LORD.
Context
10ndị aka ha jupụtara nʼatụmatụ ọjọọ,
aka nri ha jupụtakwara na ngarị. 11Ma mụ onwe m na-ebi ndụ zuruoke;
gbapụta m ma meere m ebere. 12Ụkwụ m na-eguzo nʼala dị larịị;
aga m eto Onyenwe anyị nʼetiti ọha mmadụ.
26:1 2Ez 20:2; Ilu 20:7
26:6 Ọ bụrụ na mmadụ asacha maọbụ kwọọ aka ya nʼihu ọha, ọ na-apụta ngọpụ site nʼihe na-ezighị ezi, maọbụ onye dị otu a na-asị, ikpe amaghị m. Abụ 73:13
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.