Abụ Ọma 25:11
Psalms 25:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi aha gị, O Onyenwe anyị, gbaghara m ajọ omume m nʼagbanyeghị na ha dị ukwuu.
Psalms 25:11 in English
Psalms 25:11 · Berean Standard Bible
For the sake of Your name, O LORD, forgive my iniquity, for it is great.
Context
9Ọ na-edu ndị dị umeala nʼobi nʼụzọ ziri ezi,
na-ezikwa ha ụzọ nke ya. 10Ụzọ niile nke Onyenwe anyị jupụtara nʼịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi,
nye ndị niile na-edebe iwu ọgbụgba ndụ ya. 11Nʼihi aha gị, O Onyenwe anyị,
gbaghara m ajọ omume m nʼagbanyeghị na ha dị ukwuu. 12Olee mmadụ ahụ nke na-atụ egwu Onyenwe anyị?
O ga-ezi ya ihe nʼụzọ ahụ a họpụtaara ya. 13Ọ ga-ebi ogologo ụbọchị nke ndụ ya nʼime ịba ụba,
ndị agbụrụ ha ga-eketa ala ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.