Abụ Ọma 24:8
Psalms 24:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye bụ eze ebube* a? Ọ bụ Onyenwe anyị, onye bụ dimkpa na dike. Ọ bụ Onyenwe anyị, onye bụ dike nʼagha.
Psalms 24:8 in English
Psalms 24:8 · Berean Standard Bible
Who is this King of Glory? The LORD strong and mighty, the LORD mighty in battle.
Context
6Otu a ka ọ ga-adịrị ọgbọ ndị ya,
bụ ndị na-achọ ihu gị, Chineke nke Jekọb. Sela 7Welitenụ isi unu, unu ọnụ ụzọ ama,
meenụ ka isi unu bụrụ ihe e welitere, unu ọnụ ụzọ ama ochie,
ka eze ebube nwee ike ịbata. 8Onye bụ eze ebube* a?
Ọ bụ Onyenwe anyị, onye bụ dimkpa na dike.
Ọ bụ Onyenwe anyị, onye bụ dike nʼagha. 9Welitenụ isi unu, unu ọnụ ụzọ ama,
buliekwanụ ha elu, unu ọnụ ụzọ ama ochie,
ka Eze ebube nwee ike ịbatakwa. 10Onye bụ eze ebube a?
Ọ bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,
ọ bụ ya bụ Eze ebube! Sela
24:8 Mkp 19:11-16
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.