Abụ Ọma 24:10
Psalms 24:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye bụ eze ebube a? Ọ bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, ọ bụ ya bụ Eze ebube! Sela 24:8 Mkp 19:11-16
Psalms 24:10 in English
Psalms 24:10 · Berean Standard Bible
Who is He, this King of Glory? The LORD of Hosts— He is the King of Glory. Selah
Context
8Onye bụ eze ebube* a?
Ọ bụ Onyenwe anyị, onye bụ dimkpa na dike.
Ọ bụ Onyenwe anyị, onye bụ dike nʼagha. 9Welitenụ isi unu, unu ọnụ ụzọ ama,
buliekwanụ ha elu, unu ọnụ ụzọ ama ochie,
ka Eze ebube nwee ike ịbatakwa. 10Onye bụ eze ebube a?
Ọ bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,
ọ bụ ya bụ Eze ebube! Sela
24:8 Mkp 19:11-16
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.