Native Bible

Psalms 23:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị na-azụ m dịka atụrụ, ọ dịghị ihe akọrọ m.

Psalms 23:1 in English

Psalms 23:1 · Berean Standard Bible

The LORD is my shepherd;* I shall not want.

Context

1Onyenwe anyị na-azụ m dịka atụrụ, ọ dịghị ihe akọrọ m. 2Ọ na-eme ka m dinaa ala nʼebe ahịhịa ndụ na-eto, ọ na-edugharị m nʼakụkụ mmiri dị jụụ, 3ọ na-atụte mkpụrụobi m. Ọ na-edu m nʼụzọ niile nke ezi omume nʼihi aha ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.