Abụ Ọma 22:6
Psalms 22:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Abụ m idide, abụghị m mmadụ; onye ndị ọzọ na-akwa emo, onye ndị mmadụ na-eleda anya.
Psalms 22:6 in English
Psalms 22:6 · Berean Standard Bible
But I am a worm and not a man, scorned by men and despised by the people.
Context
4Nna anyị ha tụkwasịrị gị obi;
ha tụkwasịrị gị obi, ị zọpụtakwara ha. 5Ha kpọkuru gị si otu a bụrụ ndị a zọpụtara;
ihere emeghị ha nʼihi na ha tụkwasịrị gị obi. 6Abụ m idide, abụghị m mmadụ;
onye ndị ọzọ na-akwa emo, onye ndị mmadụ na-eleda anya. 7Ndị niile hụrụ m na-achị m ọchị;
na-emiri m ọnụ ịkwa emo, na-efufekwa isi ha na-asị. 8“O na-atụkwasị Onyenwe anyị obi;
ka Onyenwe anyị bịa gbapụta ya.
Ya napụta ya ebe ọ bụ
na ihe ya masịrị ya.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.