Abụ Ọma 22:31
Psalms 22:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha ga-ekwusa ezi omume ya nye ọgbọ niile na-abịa nʼihu, bụ ndị a na-amụbeghị nʼihi na o meela ya. 22:2 Maọbụ, Nʼabalị, adịghị m emechikwa ọnụ m 22:12 Bashan bụ obodo e ji oke ehi gbara abụba ma dịkwa ike maara. Ọ dị na mpaghara ugwu nʼọwụwa anyanwụ ala Filistia. Dit 3:1; Ems 4:1
Psalms 22:31 in English
Psalms 22:31 · Berean Standard Bible
They will come and proclaim His righteousness to a people yet unborn— all that He has done.
Context
29Ndị ọgaranya niile nke elu ụwa ga-eri oriri ma fee ya;
ihe niile na-anwụ anwụ ga-akpọ isiala nʼihu ya;
ndị na-apụghị idebe onwe ha ndụ. 30Agbụrụ anyị ga-ejere ya ozi;
a ga-akọrọ ọgbọ ndị na-abịa nʼihu ihe banyere onyenwe anyị. 31Ha ga-ekwusa ezi omume ya
nye ọgbọ niile na-abịa nʼihu, bụ ndị a na-amụbeghị
nʼihi na o meela ya.
22:2 Maọbụ, Nʼabalị, adịghị m emechikwa ọnụ m
22:12 Bashan bụ obodo e ji oke ehi gbara abụba ma dịkwa ike maara. Ọ dị na mpaghara ugwu nʼọwụwa anyanwụ ala Filistia. Dit 3:1; Ems 4:1
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.