Abụ Ọma 2:7
Psalms 2:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m ekwusa iwu Onyenwe anyị: Ọ sịrị m, “Ị bụ Ọkpara m; taa abụrụla m nna gị.
Psalms 2:7 in English
Psalms 2:7 · Berean Standard Bible
I will proclaim the decree spoken to Me by the LORD: “You are My Son; today I have become Your Father.*
Context
5Mgbe ahụ, ọ na-eji iwe baara ha mba
mee ka ụjọ jupụta ha obi nʼihi oke iwe ya. 6“Mụ onwe m eguzobela m eze m
na Zayọn, ugwu m dị nsọ.” 7Aga m ekwusa iwu Onyenwe anyị:
Ọ sịrị m, “Ị bụ Ọkpara m;
taa abụrụla m nna gị. 8Rịọọ m,
aga m enye gị mba niile nke ụwa
ka ha bụrụ ihe nketa gị. 9Ị ga-eji mkpara igwe chịa ha,
tipịa ha dịka onye na-akpụ ite si etipịa ite ndị ọ kpụrụ na-adịghị mma.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.