Abụ Ọma 18:25
Psalms 18:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼebe onye kwesiri ntụkwasị obi nọ, i na-egosi onwe gị onye kwesiri ntụkwasị obi, nʼebe onye zuruoke nọ, ị na-egosi onwe gị onye zuruoke.
Psalms 18:25 in English
Psalms 18:25 · Berean Standard Bible
To the faithful You show Yourself faithful, to the blameless You show Yourself blameless;
Context
23Abụ m onye na-enweghị ịta ụta nʼihu ya,
edebekwara m onwe m pụọ na mmehie. 24Onyenwe anyị kwụghachiri m dịka ezi omume m si dị,
dịka ịdị ọcha nke aka m abụọ si dị nʼanya ya. 25Nʼebe onye kwesiri ntụkwasị obi nọ, i na-egosi onwe gị onye kwesiri ntụkwasị obi,
nʼebe onye zuruoke nọ, ị na-egosi onwe gị onye zuruoke. 26Nʼebe onye dị ọcha nọ, ị na-egosi onwe gị onye dị ọcha,
ma nye ndị ụzọ ha na-ezighị ezi, ị na-egosi onwe gị dịka onye dị aghụghọ. 27Ị na-azọpụta ndị dị umeala nʼobi,
ma ị na-eme ka ndị nwere anya mpako dị ala.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.