Abụ Ọma 18:1
Psalms 18:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Onyenwe anyị, ahụrụ m gị nʼanya, gị bụ ike m.
Psalms 18:1 in English
Psalms 18:1 · Berean Standard Bible
I love You, O LORD, my strength.
Context
1O Onyenwe anyị, ahụrụ m gị nʼanya, gị bụ ike m. 2Onyenwe anyị bụ oke nkume m, na ebe mgbaba m e wusiri ike, na onye nnapụta m.
Chineke m bụ oke nkume m, onye m gbabara nʼime ya.
Ọ bụ ọta m, na mpi nzọpụta m, na oke nkume m nke onye ọbụla na-apụghị ịba nʼime ya. 3Akpọkuru m Onyenwe anyị, onye e kwesiri inye otuto,
ọ zọpụtara m site nʼaka ndị iro m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.