Abụ Ọma 148:4
Psalms 148:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Toonu ya, unu eluigwe kachasị elu na unu mmiri dị nʼelu mbara eluigwe.
Psalms 148:4 in English
Psalms 148:4 · Berean Standard Bible
Praise Him, O highest heavens, and you waters above the skies.
Context
2Toonu ya, ndị mmụọ ozi ya niile,
toonu ya, unu usuu ndị agha ya niile. 3Toonu ya, anyanwụ na ọnwa
toonu ya, kpakpando niile. 4Toonu ya, unu eluigwe kachasị elu
na unu mmiri dị nʼelu mbara eluigwe. 5Ka ha niile too aha Onyenwe anyị,
nʼihi na ha niile malitere ịdị site nʼokwu ọnụ ya. 6O doro ha nʼọnọdụ ha ga-anọ ruo mgbe ebighị ebi;
o nyere iwu nke a na-agaghị agabiga.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.