Native Bible

Psalms 148:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka ha niile too aha Onyenwe anyị, nʼihi na ha niile malitere ịdị site nʼokwu ọnụ ya.

Psalms 148:5 in English

Psalms 148:5 · Berean Standard Bible

Let them praise the name of the LORD, for He gave the command and they were created.

Context

3Toonu ya, anyanwụ na ọnwa toonu ya, kpakpando niile. 4Toonu ya, unu eluigwe kachasị elu na unu mmiri dị nʼelu mbara eluigwe. 5Ka ha niile too aha Onyenwe anyị, nʼihi na ha niile malitere ịdị site nʼokwu ọnụ ya. 6O doro ha nʼọnọdụ ha ga-anọ ruo mgbe ebighị ebi; o nyere iwu nke a na-agaghị agabiga. 7Toonu Onyenwe anyị, site nʼụwa, unu oke anụ mmiri niile na ogbu mmiri niile,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.