Native Bible

Psalms 148:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Toonu ya, ndị mmụọ ozi ya niile, toonu ya, unu usuu ndị agha ya niile.

Psalms 148:2 in English

Psalms 148:2 · Berean Standard Bible

Praise Him, all His angels; praise Him, all His heavenly hosts.

Context

1Toonu Onyenwe anyị. Toonu Onyenwe anyị site nʼeluigwe, toonu ya nʼebe niile kachasị elu. 2Toonu ya, ndị mmụọ ozi ya niile, toonu ya, unu usuu ndị agha ya niile. 3Toonu ya, anyanwụ na ọnwa toonu ya, kpakpando niile. 4Toonu ya, unu eluigwe kachasị elu na unu mmiri dị nʼelu mbara eluigwe.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.