Native Bible

Psalms 148:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Toonu Onyenwe anyị. Toonu Onyenwe anyị site nʼeluigwe, toonu ya nʼebe niile kachasị elu.

Psalms 148:1 in English

Psalms 148:1 · Berean Standard Bible

Hallelujah!* Praise the LORD from the heavens; praise Him in the highest places.*

Context

1Toonu Onyenwe anyị. Toonu Onyenwe anyị site nʼeluigwe, toonu ya nʼebe niile kachasị elu. 2Toonu ya, ndị mmụọ ozi ya niile, toonu ya, unu usuu ndị agha ya niile. 3Toonu ya, anyanwụ na ọnwa toonu ya, kpakpando niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.