Abụ Ọma 147:5
Psalms 147:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị dị ukwuu, ike ya dịkwa ukwuu; nghọta ya enweghị nsọtụ.
Psalms 147:5 in English
Psalms 147:5 · Berean Standard Bible
Great is our Lord, and mighty in power; His understanding has no limit.
Context
3Ọ na-agwọ ndị niile obi ha tiwara etiwa
na-ekechikọtakwa ebe niile ha merụrụ ahụ. 4Ọ bụ ya na-ekpebi ọnụọgụgụ kpakpando niile
na-akpọkwa ha nʼotu na otu.* 5Onyenwe anyị dị ukwuu, ike ya dịkwa ukwuu;
nghọta ya enweghị nsọtụ. 6Onyenwe anyị na-agba ndị dị umeala nʼobi ume
ma ọ na-atụda ndị ajọ omume nʼala. 7Jirinụ ekele bụkuo Onyenwe anyị abụ;
jirinụ ụbọ akwara kpọọrọ Chineke anyị egwu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.