Native Bible

Psalms 144:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, kewaa eluigwe rịdata; metụ ugwu niile aka ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ.

Psalms 144:5 in English

Psalms 144:5 · Berean Standard Bible

Part Your heavens, O LORD, and come down; touch the mountains, that they may smoke.

Context

3O Onyenwe anyị, gịnị ka mmadụ bụ i ji na-eche echiche banyere ya,* gịnị ka nwa nke mmadụ bụ ihe banyere ya ji na-emetụ gị nʼobi? 4Mmadụ dị ka otu nkuume; ụbọchị ndụ ya niile na-agafe ngwangwa dịka onyinyo. 5O Onyenwe anyị, kewaa eluigwe rịdata; metụ ugwu niile aka ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ. 6Zipụ amụma ka o chụsasịa ndị iro niile; gbaa ha àkụ gị niile ma chụsasịa ha. 7Site nʼelu setịpụ aka gị; gbapụta m, napụtakwa m site nʼoke osimiri, site nʼaka ndị si mba ọzọ,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.