Abụ Ọma 144:15
Psalms 144:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a gọziri agọzi ka ndị ahụ bụ, ndị ihe ndị a dịịrị; ndị a gọziri agọzi ka ndị ahụ bụ, ndị Chineke bụ Onyenwe anyị ha. 144:3 Abụ 8:4
Psalms 144:15 in English
Psalms 144:15 · Berean Standard Bible
Blessed are the people of whom this is so; blessed are the people whose God is the LORD.
Context
13Ọba anyị niile ga-ejupụta nʼihe oriri
dị iche iche si nʼubi anyị.
Atụrụ anyị ga-amụba nʼọtụtụ puku nʼọnụọgụgụ,
ha ga-adị iri puku kwụrụ puku nʼubi anyị; 14igwe ehi anyị ga-adọkpụ ibu dị arọ.
A gaghị enwe ntipu na mgbidi anyị niile,
a gaghị adọta anyị nʼagha gaa obodo ọzọ,
akwa ihe mgbu agaghị adị nʼokporoụzọ anyị niile. 15Ndị a gọziri agọzi ka ndị ahụ bụ, ndị ihe ndị a dịịrị;
ndị a gọziri agọzi ka ndị ahụ bụ, ndị Chineke bụ Onyenwe anyị ha.
144:3 Abụ 8:4
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.