Abụ Ọma 143:12
Psalms 143:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼime ịhụnanya gị na-adịghị agharịpụ, kpochapụ ndị iro m; laa ndị niile kpọrọ m asị nʼiyi, nʼihi na abụ m ohu gị. 143:2 Job 4:17; 9:2; Ekl 7:20
Psalms 143:12 in English
Psalms 143:12 · Berean Standard Bible
And in Your loving devotion, cut off my enemies. Destroy all who afflict me, for I am Your servant.
Context
10Kuziere m ime uche gị,
nʼihi na ị bụ Chineke m;
ka ezi Mmụọ gị
duo m nʼala dị larịị. 11O Onyenwe anyị, nʼihi aha gị chebe ndụ m;
nʼime ezi omume gị, napụta m site na nsogbu. 12Nʼime ịhụnanya gị na-adịghị agharịpụ, kpochapụ ndị iro m;
laa ndị niile kpọrọ m asị nʼiyi,
nʼihi na abụ m ohu gị.
143:2 Job 4:17; 9:2; Ekl 7:20
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.