Abụ Ọma 141:4
Psalms 141:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ekwela ka obi m nwee mmasị nʼihe ọjọọ, isonye ndị na-eme ihe ọjọọ rụọ ọrụ ajọ omume niile dị iche iche; ekwela ka m soro ha rikọọ ihe ụtọ ha niile.*
Psalms 141:4 in English
Psalms 141:4 · Berean Standard Bible
Do not let my heart be drawn to any evil thing or take part in works of wickedness with men who do iniquity; let me not feast on their delicacies.
Context
2Ka ekpere m bịa nʼihu gị dịka ihe na-esi isi ụtọ;
ka nchili elu nke m chịlịri aka m abụọ dịrị ka aja a na-achụ nʼanyasị. 3Nyere m aka ka m mechie ọnụ m, o Onyenwe anyị;
na-echekwa egbugbere ọnụ m nche. 4Ekwela ka obi m nwee mmasị nʼihe ọjọọ,
isonye ndị na-eme ihe ọjọọ
rụọ ọrụ ajọ omume niile dị iche iche;
ekwela ka m soro ha rikọọ ihe ụtọ ha niile.* 5Ka onye ezi omume tie m ihe, nke a na-egosi obi ebere;
ka ọ baara m mba, nke a bụ mmanụ nʼelu isi m.
Isi m agaghị ajụ ya.
Otu ọ dị, ekpere m na-emegide ọrụ niile nke ndị na-eme ihe ọjọọ. 6A ga-esite nʼelu nkume dị elu tụda ndị na-achị ha,
mgbe ahụ, ndị ajọ omume ga-amata na okwu m niile bụ eziokwu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.