Abụ Ọma 140:13
Psalms 140:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼezie, ndị ezi omume ga-eto aha gị, ndị ziri ezi ga-ebikwa nʼihu gị. 140:3 Rom 3:13; Jem 3:8
Psalms 140:13 in English
Psalms 140:13 · Berean Standard Bible
Surely the righteous will praise Your name; the upright will dwell in Your presence.
Context
11Ekwela ka ndị na-ekwu okwu nkwulu guzosie ike nʼala,
ka ihe ọjọọ chụda ndị na-eme ihe ike. 12Amaara m na Onyenwe anyị ga-ekpe ikpe ziri ezi nye ndị ogbenye
na-emekwa ka ndị nọ na mkpa nweta ihe ruuru ha. 13Nʼezie, ndị ezi omume ga-eto aha gị,
ndị ziri ezi ga-ebikwa nʼihu gị.
140:3 Rom 3:13; Jem 3:8
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.