Abụ Ọma 138:2
Psalms 138:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m akpọ isiala nʼebe ụlọnsọ ukwu gị dị aga m etokwa aha gị nʼihi ịhụnanya gị na ikwesi ntụkwasị obi gị, nʼihi na i meela ka aha gị na okwu gị dị elu karịa ihe niile.*
Psalms 138:2 in English
Psalms 138:2 · Berean Standard Bible
I bow down toward Your holy temple and give thanks to Your name for Your loving devotion and Your faithfulness; You have exalted Your name and Your word above all else.
Context
1O Onyenwe anyị, aga m eji obi m niile too gị;
nʼihu chi niile dị iche iche ka m ga-abụku gị abụ otuto. 2Aga m akpọ isiala nʼebe ụlọnsọ ukwu gị dị
aga m etokwa aha gị
nʼihi ịhụnanya gị na ikwesi ntụkwasị obi gị,
nʼihi na i meela ka aha gị na okwu gị
dị elu karịa ihe niile.* 3Mgbe m kpọkuru gị, ị zara m;
i mere m ka m nwee nkwuwa okwu ma guzosiekwa ike. 4O Onyenwe anyị, ka ndị eze niile nọ nʼụwa too gị,
mgbe ha nụrụ ihe niile i nyere nʼiwu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.