Abụ Ọma 136:9
Psalms 136:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye mere ka ọnwa na kpakpando na-achị nʼabalị, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Psalms 136:9 in English
Psalms 136:9 · Berean Standard Bible
the moon and stars to govern the night. His loving devotion endures forever.
Context
7Keleenụ onye ahụ kere anyanwụ na ọnwa,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 8Onye mere anyanwụ ka ọ na-acha nʼehihie,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 9Onye mere ka ọnwa na kpakpando na-achị nʼabalị,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 10Onye ahụ tigburu ụmụ niile e buru ụzọ mụọ nʼIjipt,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 11O duuru ndị Izrel site nʼIjipt pụta,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.