Abụ Ọma 136:11
Psalms 136:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O duuru ndị Izrel site nʼIjipt pụta, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Psalms 136:11 in English
Psalms 136:11 · Berean Standard Bible
and brought Israel out from among them His loving devotion endures forever.
Context
9Onye mere ka ọnwa na kpakpando na-achị nʼabalị,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 10Onye ahụ tigburu ụmụ niile e buru ụzọ mụọ nʼIjipt,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 11O duuru ndị Izrel site nʼIjipt pụta,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 12O ji aka ya dị ike nke o setịpụrụ esetipụ dupụta ha;
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 13Onye ahụ kewara Osimiri Uhie abụọ,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.