Abụ Ọma 136:4
Psalms 136:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Keleenụ onye ahụ naanị ya na-arụ ọrụ ebube dị iche iche, ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Psalms 136:4 in English
Psalms 136:4 · Berean Standard Bible
He alone does great wonders. His loving devotion endures forever.
Context
2Keleenụ Chineke kachasị chi niile elu.
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 3Keleenụ Onyenwenụ kachasị ndị nwenụ niile.
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 4Keleenụ onye ahụ naanị ya na-arụ ọrụ ebube dị iche iche,
ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 5Keleenụ onye ahụ ji nghọta ya kee mbara eluigwe niile,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 6Keleenụ onye wuru ụwa nʼelu ogbu mmiri,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.