Abụ Ọma 136:3
Psalms 136:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Keleenụ Onyenwenụ kachasị ndị nwenụ niile. Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Psalms 136:3 in English
Psalms 136:3 · Berean Standard Bible
Give thanks to the Lord of lords. His loving devotion endures forever.
Context
1Keleenụ Onyenwe anyị, nʼihi na ọ dị mma.
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 2Keleenụ Chineke kachasị chi niile elu.
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 3Keleenụ Onyenwenụ kachasị ndị nwenụ niile.
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 4Keleenụ onye ahụ naanị ya na-arụ ọrụ ebube dị iche iche,
ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 5Keleenụ onye ahụ ji nghọta ya kee mbara eluigwe niile,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.