Abụ Ọma 136:15
Psalms 136:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma Osimiri Uhie riri Fero na ndị agha ya niile; Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Psalms 136:15 in English
Psalms 136:15 · Berean Standard Bible
but swept * Pharaoh and his army into the Red Sea. His loving devotion endures forever.
Context
13Onye ahụ kewara Osimiri Uhie abụọ,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 14Onye duuru ndị Izrel gafee nʼetiti ya,
nʼihi na ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 15Ma Osimiri Uhie riri Fero na ndị agha ya niile;
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 16Keleenụ onye duuru ndị ya gafee ọzara,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 17Onye ahụ tigburu ndị eze dị ukwuu,
Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.